Chimezie — Rord Kelly

  • Artist:Rord Kelly
  • Song Name: Chimezie
  • Genre: Nigerian Music
  • Released: 2022

The Nigerian talented music singer and writer “Lord Kelly” dishes out this studio music single titled “Chimezie” which serves as his rated song and we made the track available for free download here on our website

This track has a sweet melody, and as a music lover, it’s recommended to be added to your playlist. Please remember to drop your comment about the song below.

Stream & Download Below

DOWNLOAD NOW

Chimezie — Rord Kelly Lyrics

Rord
(It’s KezyKlef Productions)
Onwero
(it’s
I am kelly the bad man
See
Okwa ima na igabelo office tuo bombing tuchaa gbara akaa
Mbugharia beat ndi ilo ebido Bebe akwa
Go tell them ha kpachara Anya
Sempe ibu anyi danda
Ofu onye adianu udaegbee mbido nkem ga ebukwa aka
Anom na bed aku beat
Asa mu wee na acho kiss
Msiya weytin be this
Osi na ocho my sweet
Obele Nnwa ana akpo bitch
Emebigo emebi since
Onye bute disease
Owere oso gaba Uka 6
Aaaaeeeeeee Chimezie Nwanne….
Nke Onye na eme si ya jisike eeee
(Tcha tchai)
Amam na Onye gbara balll ga aracha oroma ooo
(Oloma chara acha)
Alert bata ayi ana eri ife eeee
(Balling balling balling)
Aaaaeeeeeee Chimezie Nwanne….
Nke Onye na eme si ya jisike eeee
(Tcha tchai)
Amam na Onye gbara balll ga aracha oroma ooo
(Oloma chara acha)
Alert bata ayi ana eri ife eeee
(Balling balling balling)
Umu Nwanyi fu na ego gi agwugo akpobagi Onye iberibe
So kpachara Anya maka ego ahu iche na inwe
Ada akoro mmadu akoro na Adaka na aracha une
Kama inwu na efu jiri oso maburu oke ite
Ichogodi wega report
Ka Popo tinye ayi na bus
We no go ever stop
Ayi choro ike Pentecost
See By fire by force
Na ndeli putting to work
Ogbenye onu ntu for what
Ezigbo ajo Ife to God
Obinigwe tinyelenuha ogba aghara
Ndi cho ka mnoro na aru shoe maker na onu Asata
Ochi eze na ilu mana back abi ha Ajoka
Roreta na chiamaka ha suo gi imi iga imara that no secret ajoka
Aaaaeeeeeee Chimezie Nwanne….
Nke Onye na eme si ya jisike eeee
(Tcha tchai)
Amam na Onye gbara balll ga aracha oroma ooo
(Oloma chara acha)
Alert bata ayi ana eri ife eeee
(Balling balling balling)
Aaaaeeeeeee Chimezie Nwanne….
Nke Onye na eme si ya jisike eeee
(Tcha tchai)
Amam na Onye gbara balll ga aracha oroma ooo
(Oloma chara acha)
Alert bata ayi ana eri ife eeee
(Balling balling balling)

Be the first to comment

Leave a Reply

Your email address will not be published.


*